Native Bible

Psalms 48:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke nọ nʼime ebe ya e wusiri ike; o gosila onwe ya dịka ebe mgbaba ha e wusiri ike.

Psalms 48:3 in English

Psalms 48:3 · Berean Standard Bible

God is in her citadels; He has shown Himself to be a fortress.

Context

1Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto, nʼime obodo Chineke anyị, nʼugwu nsọ ya. 2Ọ mara mma nʼịdị elu ya, bụkwa ọṅụ elu ụwa niile. Ugwu Zayọn, obodo eze ahụ dị ukwuu, dịka ebe kachasị elu nke Zafọn. 3Chineke nọ nʼime ebe ya e wusiri ike; o gosila onwe ya dịka ebe mgbaba ha e wusiri ike. 4Mgbe ndị eze jikọtara ndị agha ha ọnụ, mgbe ha bịakọtara nso, 5ihe ha hụrụ juru ha anya; nʼihi oke egwu, ha gbara ọsọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.