Abụ Ọma 48:5
Psalms 48:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ihe ha hụrụ juru ha anya; nʼihi oke egwu, ha gbara ọsọ.
Psalms 48:5 in English
Psalms 48:5 · Berean Standard Bible
They saw and were astounded; they fled in terror.
Context
3Chineke nọ nʼime ebe ya e wusiri ike;
o gosila onwe ya dịka ebe mgbaba ha e wusiri ike. 4Mgbe ndị eze jikọtara ndị agha ha ọnụ,
mgbe ha bịakọtara nso, 5ihe ha hụrụ juru ha anya;
nʼihi oke egwu, ha gbara ọsọ. 6Ahụ ọma jijiji bidoro ha nʼebe ahụ,
ihe mgbu ha dịka nke nwanyị na-achọ ịmụ nwa. 7Ị lara ha nʼiyi dịka oke ifufe si nʼọwụwa anyanwụ
si ala ụgbọ mmiri ukwuu nke Tashish nʼiyi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.