Abụ Ọma 48:1
Psalms 48:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto, nʼime obodo Chineke anyị, nʼugwu nsọ ya.
Psalms 48:1 in English
Psalms 48:1 · Berean Standard Bible
Great is the LORD, and greatly to be praised in the city of our God, His holy mountain.
Context
1Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto,
nʼime obodo Chineke anyị, nʼugwu nsọ ya. 2Ọ mara mma nʼịdị elu ya,
bụkwa ọṅụ elu ụwa niile.
Ugwu Zayọn, obodo eze ahụ dị ukwuu,
dịka ebe kachasị elu nke Zafọn. 3Chineke nọ nʼime ebe ya e wusiri ike;
o gosila onwe ya dịka ebe mgbaba ha e wusiri ike.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.