Native Bible

Psalms 45:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ agbọghọ ibe ya, ndị na-amaghị nwoke, na-eso ya bịakwute gị; ọ bụ uwe mwụda a kpanyere ihe ọkpụkpa ka o yi mgbe e dubatara ya nʼụlọeze.

Psalms 45:14 in English

Psalms 45:14 · Berean Standard Bible

In colorful garments she is led to the king; her virgin companions are brought before you.

Context

12Ada Taịa* ga-eji onyinye bịa; ndị ọgaranya ga-achọkwa ka i gosi ha ihuọma. 13Adaeze, lee ka o si maa mma dị ukwuu nʼime ụlọ ya; ọ bụ akwa a kpanyere ọlaedo ka e ji dụọ uwe mwụda ya. 14Ụmụ agbọghọ ibe ya, ndị na-amaghị nwoke, na-eso ya bịakwute gị; ọ bụ uwe mwụda a kpanyere ihe ọkpụkpa ka o yi mgbe e dubatara ya nʼụlọeze. 15E ji ọṅụ na obi ụtọ dubata ha; ha bara nʼime ụlọeze. 16Ụmụ gị ndị ikom ga-anọchi anya nna nna gị; ị ga-eme ka ha bụrụ ndịisi nʼala ahụ niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.