Native Bible

Psalms 45:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ada Taịa* ga-eji onyinye bịa; ndị ọgaranya ga-achọkwa ka i gosi ha ihuọma.

Psalms 45:12 in English

Psalms 45:12 · Berean Standard Bible

The Daughter of Tyre will come with a gift; men of wealth will seek your favor.

Context

10Gee ntị, gị nwaagbọghọ, tulee ma nụrụkwa ihe m na-ekwu: “Chefuo ndị gị na ezinaụlọ nna gị. 11Nʼihi na ịma mma gị ga-eme ka eze chọsie gị ike. Sọpụrụ ya nʼihi na ọ bụ onyenwe gị.” 12Ada Taịa* ga-eji onyinye bịa; ndị ọgaranya ga-achọkwa ka i gosi ha ihuọma. 13Adaeze, lee ka o si maa mma dị ukwuu nʼime ụlọ ya; ọ bụ akwa a kpanyere ọlaedo ka e ji dụọ uwe mwụda ya. 14Ụmụ agbọghọ ibe ya, ndị na-amaghị nwoke, na-eso ya bịakwute gị; ọ bụ uwe mwụda a kpanyere ihe ọkpụkpa ka o yi mgbe e dubatara ya nʼụlọeze.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.