Abụ Ọma 44:16
Psalms 44:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
mgbe ndị nkwulu na ndị nkọcha na-eji m eme ihe ọchị, nʼihi onye iro, onye kpebiri ịbọ ọbọ.
Psalms 44:16 in English
Psalms 44:16 · Berean Standard Bible
at the voice of the scorner and reviler, because of the enemy, bent on revenge.
Context
14I meela anyị ka anyị bụrụ ihe ịmaatụ ọchị nʼetiti mba niile,
ndị ọbụla hụrụ anyị na-efufe isi na mkparị. 15Ogologo ụbọchị niile, ihere m dị m nʼihu,
ihere m na-ekpuchikwa m ihu, 16mgbe ndị nkwulu na ndị nkọcha na-eji m eme ihe ọchị,
nʼihi onye iro, onye kpebiri ịbọ ọbọ. 17Ọ bụ ezie na ihe ndị a adakwasịla anyị,
ma anyị echefubeghị gị.
Anyị enupubeghị isi nʼọgbụgba ndụ anyị na gị. 18Obi anyị ahapụbeghị gị!
Anyị ahapụbekwaghị iso ụzọ gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.