Abụ Ọma 44:18
Psalms 44:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obi anyị ahapụbeghị gị! Anyị ahapụbekwaghị iso ụzọ gị.
Psalms 44:18 in English
Psalms 44:18 · Berean Standard Bible
Our hearts have not turned back; our steps have not strayed from Your path.
Context
16mgbe ndị nkwulu na ndị nkọcha na-eji m eme ihe ọchị,
nʼihi onye iro, onye kpebiri ịbọ ọbọ. 17Ọ bụ ezie na ihe ndị a adakwasịla anyị,
ma anyị echefubeghị gị.
Anyị enupubeghị isi nʼọgbụgba ndụ anyị na gị. 18Obi anyị ahapụbeghị gị!
Anyị ahapụbekwaghị iso ụzọ gị. 19Ma i gwepịara anyị mee ka anyị bụrụ ebe nkịta ọhịa na-akpagharị,
jirikwa oke ọchịchịrị kpuchie anyị. 20Ọ bụrụ na anyị chefuru aha Chineke anyị,
maọbụ na anyị gbasaara chi mba ọzọ aka anyị,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.