Native Bible

Psalms 44:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụrụ na anyị chefuru aha Chineke anyị, maọbụ na anyị gbasaara chi mba ọzọ aka anyị,

Psalms 44:20 in English

Psalms 44:20 · Berean Standard Bible

If we had forgotten the name of our God or spread out our hands to a foreign god,

Context

18Obi anyị ahapụbeghị gị! Anyị ahapụbekwaghị iso ụzọ gị. 19Ma i gwepịara anyị mee ka anyị bụrụ ebe nkịta ọhịa na-akpagharị, jirikwa oke ọchịchịrị kpuchie anyị. 20Ọ bụrụ na anyị chefuru aha Chineke anyị, maọbụ na anyị gbasaara chi mba ọzọ aka anyị, 21ọ bụ na Chineke agaraghị achọpụta ya, ebe ọ maara ihe nzuzo niile dị nʼobi? 22Ọ bụ nʼihi gị ka anyị na ọnwụ ji agba mgba, ogologo ụbọchị niile. A na-ele anyị anya dịka atụrụ a gaje igbu egbu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.