Abụ Ọma 44:19
Psalms 44:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma i gwepịara anyị mee ka anyị bụrụ ebe nkịta ọhịa na-akpagharị, jirikwa oke ọchịchịrị kpuchie anyị.
Psalms 44:19 in English
Psalms 44:19 · Berean Standard Bible
But You have crushed us in the lair of jackals;* You have covered us with deepest darkness.
Context
17Ọ bụ ezie na ihe ndị a adakwasịla anyị,
ma anyị echefubeghị gị.
Anyị enupubeghị isi nʼọgbụgba ndụ anyị na gị. 18Obi anyị ahapụbeghị gị!
Anyị ahapụbekwaghị iso ụzọ gị. 19Ma i gwepịara anyị mee ka anyị bụrụ ebe nkịta ọhịa na-akpagharị,
jirikwa oke ọchịchịrị kpuchie anyị. 20Ọ bụrụ na anyị chefuru aha Chineke anyị,
maọbụ na anyị gbasaara chi mba ọzọ aka anyị, 21ọ bụ na Chineke agaraghị achọpụta ya,
ebe ọ maara ihe nzuzo niile dị nʼobi?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.