Abụ Ọma 44:15
Psalms 44:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ogologo ụbọchị niile, ihere m dị m nʼihu, ihere m na-ekpuchikwa m ihu,
Psalms 44:15 in English
Psalms 44:15 · Berean Standard Bible
All day long my disgrace is before me, and shame has covered my face,
Context
13I meela ka anyị bụrụ nkọcha nye ndị agbataobi anyị,
anyị bụ ihe ịkwa emo na ihe ọchị nye ndị gbara anyị gburugburu. 14I meela anyị ka anyị bụrụ ihe ịmaatụ ọchị nʼetiti mba niile,
ndị ọbụla hụrụ anyị na-efufe isi na mkparị. 15Ogologo ụbọchị niile, ihere m dị m nʼihu,
ihere m na-ekpuchikwa m ihu, 16mgbe ndị nkwulu na ndị nkọcha na-eji m eme ihe ọchị,
nʼihi onye iro, onye kpebiri ịbọ ọbọ. 17Ọ bụ ezie na ihe ndị a adakwasịla anyị,
ma anyị echefubeghị gị.
Anyị enupubeghị isi nʼọgbụgba ndụ anyị na gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.