Native Bible

Psalms 4:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọtụtụ ndị mmadụ na-ajụ, “Onye pụrụ imere anyị ihe ọma?” Ma Onyenwe anyị, biko mee ka ìhè nke ihu gị mụkwasị anyị.

Psalms 4:6 in English

Psalms 4:6 · Berean Standard Bible

Many ask, “Who can show us the good?” Shine the light of Your face upon us, O LORD.

Context

4Maanụ jijiji, unu emehiekwala; mgbe unu nọ nʼelu ihe ndina unu; nọọnụ jụụ na-enyocha obi unu. Sela 5Tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi unu, chụkwaranụ ya aja ezi omume. 6Ọtụtụ ndị mmadụ na-ajụ, “Onye pụrụ imere anyị ihe ọma?” Ma Onyenwe anyị, biko mee ka ìhè nke ihu gị mụkwasị anyị. 7Were ọṅụ mejupụta obi m karịa mgbe mkpụrụ ubi, ya na mmanya ọhụrụ ha bara ụba nke ukwuu. 8Aga m edina ala ma rahụ ụra nʼudo, nʼihi na ọ bụ naanị gị Onyenwe anyị, na-eme ka m nọrọ na-enweghị ihe egwu ọbụla. 4:2 Nke unu maara na ha bụ okwu ụgha

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.