Abụ Ọma 4:7
Psalms 4:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Were ọṅụ mejupụta obi m karịa mgbe mkpụrụ ubi, ya na mmanya ọhụrụ ha bara ụba nke ukwuu.
Psalms 4:7 in English
Psalms 4:7 · Berean Standard Bible
You have filled my heart with more joy than when grain and new wine abound.
Context
5Tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi unu,
chụkwaranụ ya aja ezi omume. 6Ọtụtụ ndị mmadụ na-ajụ, “Onye pụrụ imere anyị ihe ọma?”
Ma Onyenwe anyị, biko mee ka ìhè nke ihu gị mụkwasị anyị. 7Were ọṅụ mejupụta obi m
karịa mgbe mkpụrụ ubi, ya na mmanya ọhụrụ ha bara ụba nke ukwuu. 8Aga m edina ala ma rahụ ụra nʼudo,
nʼihi na ọ bụ naanị gị Onyenwe anyị,
na-eme ka m nọrọ na-enweghị ihe egwu ọbụla.
4:2 Nke unu maara na ha bụ okwu ụgha
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.