Native Bible

Psalms 4:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m edina ala ma rahụ ụra nʼudo, nʼihi na ọ bụ naanị gị Onyenwe anyị, na-eme ka m nọrọ na-enweghị ihe egwu ọbụla. 4:2 Nke unu maara na ha bụ okwu ụgha

Psalms 4:8 in English

Psalms 4:8 · Berean Standard Bible

I will lie down and sleep in peace, for You alone, O LORD, make me dwell in safety.

Context

6Ọtụtụ ndị mmadụ na-ajụ, “Onye pụrụ imere anyị ihe ọma?” Ma Onyenwe anyị, biko mee ka ìhè nke ihu gị mụkwasị anyị. 7Were ọṅụ mejupụta obi m karịa mgbe mkpụrụ ubi, ya na mmanya ọhụrụ ha bara ụba nke ukwuu. 8Aga m edina ala ma rahụ ụra nʼudo, nʼihi na ọ bụ naanị gị Onyenwe anyị, na-eme ka m nọrọ na-enweghị ihe egwu ọbụla. 4:2 Nke unu maara na ha bụ okwu ụgha

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.