Abụ Ọma 34:3
Psalms 34:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Soro m too Onyenwe anyị; ka anyị bulie aha ya elu.
Psalms 34:3 in English
Psalms 34:3 · Berean Standard Bible
Magnify the LORD with me; let us exalt His name together.
Context
1Aga m eto Onyenwe anyị mgbe niile.
Mgbe niile ka otuto ya ga-adị nʼọnụ m. 2Mkpụrụobi m ga-anya isi na Onyenwe anyị;
ka ndị niile a na-akpagbu gee ntị ṅụrịa ọṅụ. 3Soro m too Onyenwe anyị;
ka anyị bulie aha ya elu. 4Nʼihi na etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa, ọ zakwara m,
napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile. 5Ihu ndị na-elekwasị ya anya na-enwu dịka ihe;
ihere adịghị eme ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.