Native Bible

Psalms 34:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ihu ndị na-elekwasị ya anya na-enwu dịka ihe; ihere adịghị eme ha.

Psalms 34:5 in English

Psalms 34:5 · Berean Standard Bible

Those who look to Him are radiant with joy; their faces shall never be ashamed.

Context

3Soro m too Onyenwe anyị; ka anyị bulie aha ya elu. 4Nʼihi na etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa, ọ zakwara m, napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile. 5Ihu ndị na-elekwasị ya anya na-enwu dịka ihe; ihere adịghị eme ha. 6Onye ogbenye a kpọkuru Onyenwe anyị, ọ zakwara ya; ọ zọpụtara ya site na nsogbu ya niile. 7Mmụọ ozi Onyenwe anyị na-agba ndị niile na-atụ egwu ya gburugburu na-anapụtakwa ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.