Abụ Ọma 34:4
Psalms 34:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa, ọ zakwara m, napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile.
Psalms 34:4 in English
Psalms 34:4 · Berean Standard Bible
I sought the LORD, and He answered me; He delivered me from all my fears.
Context
2Mkpụrụobi m ga-anya isi na Onyenwe anyị;
ka ndị niile a na-akpagbu gee ntị ṅụrịa ọṅụ. 3Soro m too Onyenwe anyị;
ka anyị bulie aha ya elu. 4Nʼihi na etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa, ọ zakwara m,
napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile. 5Ihu ndị na-elekwasị ya anya na-enwu dịka ihe;
ihere adịghị eme ha. 6Onye ogbenye a kpọkuru Onyenwe anyị, ọ zakwara ya;
ọ zọpụtara ya site na nsogbu ya niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.