Abụ Ọma 34:2
Psalms 34:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mkpụrụobi m ga-anya isi na Onyenwe anyị; ka ndị niile a na-akpagbu gee ntị ṅụrịa ọṅụ.
Psalms 34:2 in English
Psalms 34:2 · Berean Standard Bible
My soul boasts in the LORD; let the oppressed hear and rejoice.
Context
1Aga m eto Onyenwe anyị mgbe niile.
Mgbe niile ka otuto ya ga-adị nʼọnụ m. 2Mkpụrụobi m ga-anya isi na Onyenwe anyị;
ka ndị niile a na-akpagbu gee ntị ṅụrịa ọṅụ. 3Soro m too Onyenwe anyị;
ka anyị bulie aha ya elu. 4Nʼihi na etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa, ọ zakwara m,
napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.