Abụ Ọma 22:12
Psalms 22:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọtụtụ oke ehi gbara m gburugburu; oke ehi dị ike nke Bashan* gbara m gburugburu.
Psalms 22:12 in English
Psalms 22:12 · Berean Standard Bible
Many bulls surround me; strong bulls of Bashan encircle me.
Context
10Site nʼoge amụrụ m ka e nyefere m nʼaka gị.
Site nʼafọ nne m, ka gị onwe gị bụ Chineke m. 11Anọla m ebe dị anya,
nʼihi na nsogbu dị nso.
Ọ dịkwaghị onye inyeaka nọ nso. 12Ọtụtụ oke ehi gbara m gburugburu;
oke ehi dị ike nke Bashan* gbara m gburugburu. 13Ọdụm ndị na-agbọ ụja mgbe ha na-adọgbu anụ ọhịa
asaghepụla ọnụ ha megide m. 14A wụpụla m dịka mmiri,
ọkpụkpụ m niile apụkwaala nʼọnọdụ ha.
Obi m agbazela dịka mmanụ,
obi ịlọ mmiri ewerela ọnọdụ nʼime m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.