Abụ Ọma 22:10
Psalms 22:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼoge amụrụ m ka e nyefere m nʼaka gị. Site nʼafọ nne m, ka gị onwe gị bụ Chineke m.
Psalms 22:10 in English
Psalms 22:10 · Berean Standard Bible
From birth I was cast upon You; from my mother’s womb You have been my God.
Context
8“O na-atụkwasị Onyenwe anyị obi;
ka Onyenwe anyị bịa gbapụta ya.
Ya napụta ya ebe ọ bụ
na ihe ya masịrị ya.” 9Ma Onyenwe anyị, ọ bụ gị wepụtara m site nʼafọ nne m.
Ọ bụ gị mere ka m tụkwasị gị obi, ọ bụladị mgbe m ka na-aṅụ ara. 10Site nʼoge amụrụ m ka e nyefere m nʼaka gị.
Site nʼafọ nne m, ka gị onwe gị bụ Chineke m. 11Anọla m ebe dị anya,
nʼihi na nsogbu dị nso.
Ọ dịkwaghị onye inyeaka nọ nso. 12Ọtụtụ oke ehi gbara m gburugburu;
oke ehi dị ike nke Bashan* gbara m gburugburu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.