Native Bible

Psalms 18:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụdọ nke ili kere m gburugburu, ọnya nke ọnwụ guzogidere m.

Psalms 18:5 in English

Psalms 18:5 · Berean Standard Bible

The cords of Sheol entangled me; the snares of death confronted me.

Context

3Akpọkuru m Onyenwe anyị, onye e kwesiri inye otuto, ọ zọpụtara m site nʼaka ndị iro m. 4Ụdọ niile nke ọnwụ kere m agbụ; ịchị ọkụ nke mbibi ọjọọ kpuchiri m. 5Ụdọ nke ili kere m gburugburu, ọnya nke ọnwụ guzogidere m. 6Nʼọnọdụ oke mkpagbu m, akpọkuru m Onyenwe anyị; etiri m mkpu akwa, kpọkuo Chineke m ka o nyere m aka; akwa m rutekwara ya ntị, o sitekwara nʼụlọnsọ ukwu ya nụ olu m. 7Ụwa mere mkpọtụ, maa jijiji, ntọala niile nke ugwu niile makwara jijiji, ha mara jijiji nʼihi iwe nke na-ewe ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.