Native Bible

Psalms 16:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eto Onyenwe anyị, onye na-adụ m ọdụ; ọ bụladị nʼabalị, obi m na-agwa m ihe m ga-eme.

Psalms 16:7 in English

Psalms 16:7 · Berean Standard Bible

I will bless the LORD who counsels me; even at night my conscience instructs me.*

Context

5Onyenwe anyị, i nyeela m oke m na iko m;* ị na-elekọta ihe niile bụ nke m site nʼife nza. 6Ọtụtụ oke ala niile dabara m nʼebe dị ezi mma; nʼezie, e nwere m ihe nketa nke na-enye m ọṅụ. 7Aga m eto Onyenwe anyị, onye na-adụ m ọdụ; ọ bụladị nʼabalị, obi m na-agwa m ihe m ga-eme. 8Ana m elekwasị Onyenwe anyị anya mgbe niile. Ebe ọ nọ nʼaka nri m, agaghị m ama jijiji. 9Nʼihi nke a, obi dị m ụtọ, ire m jupụtakwara nʼọṅụ; aga m anọkwa nʼudo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.