Abụ Ọma 16:5
Psalms 16:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị, i nyeela m oke m na iko m;* ị na-elekọta ihe niile bụ nke m site nʼife nza.
Psalms 16:5 in English
Psalms 16:5 · Berean Standard Bible
The LORD is my chosen portion and my cup; You have made my lot secure.
Context
3Ana m asị maka ndị nsọ bụ ndị nọ nʼala a,
“Ha bụ ndị a na-asọpụrụ, ndị ihe ha nʼatọ m ụtọ.” 4Iru ụjụ nke ndị ahụ na-agbaso chi ndị ọzọ ga-aba ụba.
Agaghị m eso ha wụsa aja ihe ọṅụṅụ ọbara* nye chi ndị a,
maọbụ were egbugbere ọnụ m kpọọ aha ha. 5Onyenwe anyị, i nyeela m oke m na iko m;*
ị na-elekọta ihe niile bụ nke m site nʼife nza. 6Ọtụtụ oke ala niile dabara m nʼebe dị ezi mma;
nʼezie, e nwere m ihe nketa nke na-enye m ọṅụ. 7Aga m eto Onyenwe anyị, onye na-adụ m ọdụ;
ọ bụladị nʼabalị, obi m na-agwa m ihe m ga-eme.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.