Native Bible

Psalms 148:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ụmụ okorobịa na ụmụ agbọghọ, ndị okenye na ụmụntakịrị.

Psalms 148:12 in English

Psalms 148:12 · Berean Standard Bible

young men and maidens, old and young together.

Context

10na anụ ọhịa, na anụ ụlọ niile, na ihe niile na-akpụ akpụ nʼala na nnụnụ niile, 11ndị eze niile nke ụwa na mba niile dị iche iche, unu ụmụ eze na ndị niile na-achị achị nʼụwa, 12ụmụ okorobịa na ụmụ agbọghọ, ndị okenye na ụmụntakịrị. 13Ka ha niile too aha Onyenwe anyị, nʼihi na ọ bụ naanị aha ya ka e buliri elu; ebube ya dị ukwuu karịa eluigwe na ụwa. 14O meela ka mpi* ndị ya dị elu, otuto ndị nsọ ya niile, nke Izrel ndị ọ hụrụ nʼanya. Toonu Onyenwe anyị. 148:14 Mpi bụ ihe na-egosipụta ike, gụọ akwụkwọ 1Sa 2:1

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.