Native Bible

Psalms 148:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na anụ ọhịa, na anụ ụlọ niile, na ihe niile na-akpụ akpụ nʼala na nnụnụ niile,

Psalms 148:10 in English

Psalms 148:10 · Berean Standard Bible

wild animals and all cattle, crawling creatures and flying birds,

Context

8na amụma, na mkpụrụ mmiri, na snoo na igwe ojii niile, na oke ifufe niile na-eme ihe o nyere nʼiwu, 9unu ugwu ukwu niile, na ugwu nta niile na osisi niile na-amị mkpụrụ na osisi sida niile 10na anụ ọhịa, na anụ ụlọ niile, na ihe niile na-akpụ akpụ nʼala na nnụnụ niile, 11ndị eze niile nke ụwa na mba niile dị iche iche, unu ụmụ eze na ndị niile na-achị achị nʼụwa, 12ụmụ okorobịa na ụmụ agbọghọ, ndị okenye na ụmụntakịrị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.