Abụ Ọma 148:9
Psalms 148:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
unu ugwu ukwu niile, na ugwu nta niile na osisi niile na-amị mkpụrụ na osisi sida niile
Psalms 148:9 in English
Psalms 148:9 · Berean Standard Bible
mountains and all hills, fruit trees and all cedars,
Context
7Toonu Onyenwe anyị, site nʼụwa,
unu oke anụ mmiri niile na ogbu mmiri niile, 8na amụma, na mkpụrụ mmiri, na snoo na igwe ojii niile,
na oke ifufe niile na-eme ihe o nyere nʼiwu, 9unu ugwu ukwu niile, na ugwu nta niile
na osisi niile na-amị mkpụrụ na osisi sida niile 10na anụ ọhịa, na anụ ụlọ niile,
na ihe niile na-akpụ akpụ nʼala na nnụnụ niile, 11ndị eze niile nke ụwa na mba niile dị iche iche,
unu ụmụ eze na ndị niile na-achị achị nʼụwa,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.