Native Bible

Psalms 148:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O meela ka mpi* ndị ya dị elu, otuto ndị nsọ ya niile, nke Izrel ndị ọ hụrụ nʼanya. Toonu Onyenwe anyị. 148:14 Mpi bụ ihe na-egosipụta ike, gụọ akwụkwọ 1Sa 2:1

Psalms 148:14 in English

Psalms 148:14 · Berean Standard Bible

He has raised up a horn for His people, the praise of all His saints, of Israel, a people near to Him. Hallelujah!

Context

12ụmụ okorobịa na ụmụ agbọghọ, ndị okenye na ụmụntakịrị. 13Ka ha niile too aha Onyenwe anyị, nʼihi na ọ bụ naanị aha ya ka e buliri elu; ebube ya dị ukwuu karịa eluigwe na ụwa. 14O meela ka mpi* ndị ya dị elu, otuto ndị nsọ ya niile, nke Izrel ndị ọ hụrụ nʼanya. Toonu Onyenwe anyị. 148:14 Mpi bụ ihe na-egosipụta ike, gụọ akwụkwọ 1Sa 2:1

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.