Abụ Ọma 148:13
Psalms 148:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ha niile too aha Onyenwe anyị, nʼihi na ọ bụ naanị aha ya ka e buliri elu; ebube ya dị ukwuu karịa eluigwe na ụwa.
Psalms 148:13 in English
Psalms 148:13 · Berean Standard Bible
Let them praise the name of the LORD, for His name alone is exalted; His splendor is above the earth and the heavens.
Context
11ndị eze niile nke ụwa na mba niile dị iche iche,
unu ụmụ eze na ndị niile na-achị achị nʼụwa, 12ụmụ okorobịa na ụmụ agbọghọ,
ndị okenye na ụmụntakịrị. 13Ka ha niile too aha Onyenwe anyị,
nʼihi na ọ bụ naanị aha ya ka e buliri elu;
ebube ya dị ukwuu karịa eluigwe na ụwa. 14O meela ka mpi* ndị ya dị elu,
otuto ndị nsọ ya niile,
nke Izrel ndị ọ hụrụ nʼanya.
Toonu Onyenwe anyị.
148:14 Mpi bụ ihe na-egosipụta ike, gụọ akwụkwọ 1Sa 2:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.