Abụ Ọma 146:2
Psalms 146:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m eto Onyenwe anyị ogologo ndụ m niile; aga m abụ abụ otuto nye Chineke m mgbe m nọ na-adị ndụ.
Psalms 146:2 in English
Psalms 146:2 · Berean Standard Bible
I will praise the LORD all my life; I will sing praises to my God while I have my being.
Context
1Toonu Onyenwe anyị.
O mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị. 2Aga m eto Onyenwe anyị ogologo ndụ m niile;
aga m abụ abụ otuto nye Chineke m mgbe m nọ na-adị ndụ. 3Atụkwasịla ụmụ eze obi gị,
ndị bụ mmadụ efu na-apụghị ịzọpụta. 4Mgbe mmụọ ha pụrụ, ha na-alaghachi nʼaja*;
nʼụbọchị ahụ, atụmatụ ha na-aghọ ihe efu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.