Native Bible

Psalms 146:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Toonu Onyenwe anyị. O mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị.

Psalms 146:1 in English

Psalms 146:1 · Berean Standard Bible

Hallelujah! * Praise the LORD, O my soul.

Context

1Toonu Onyenwe anyị. O mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị. 2Aga m eto Onyenwe anyị ogologo ndụ m niile; aga m abụ abụ otuto nye Chineke m mgbe m nọ na-adị ndụ. 3Atụkwasịla ụmụ eze obi gị, ndị bụ mmadụ efu na-apụghị ịzọpụta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.