Abụ Ọma 145:16
Psalms 145:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
I na-asaghepụ aka gị na-emezu ọchịchọ ihe niile dị ndụ.
Psalms 145:16 in English
Psalms 145:16 · Berean Standard Bible
You open Your hand and satisfy the desire of every living thing.
Context
14Onyenwe anyị na-ekulite ndị niile dara ada
na-akwagide ndị niile dara mba. 15Olileanya ihe niile dị na gị,
ị na-enye ha nri ha mgbe oge ya ruru. 16I na-asaghepụ aka gị
na-emezu ọchịchọ ihe niile dị ndụ. 17Ụzọ Onyenwe anyị niile ziri ezi;
ọ na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya. 18Onyenwe anyị na-anọ nso ndị niile na-akpọku ya,
bụ ndị niile na-akpọku ya nʼeziokwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.