Native Bible

Psalms 145:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụzọ Onyenwe anyị niile ziri ezi; ọ na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya.

Psalms 145:17 in English

Psalms 145:17 · Berean Standard Bible

The LORD is righteous in all His ways and kind in all His deeds.

Context

15Olileanya ihe niile dị na gị, ị na-enye ha nri ha mgbe oge ya ruru. 16I na-asaghepụ aka gị na-emezu ọchịchọ ihe niile dị ndụ. 17Ụzọ Onyenwe anyị niile ziri ezi; ọ na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya. 18Onyenwe anyị na-anọ nso ndị niile na-akpọku ya, bụ ndị niile na-akpọku ya nʼeziokwu. 19Ọ na-emezu ọchịchọ niile nke ndị na-atụ egwu ya; ọ na-anụ akwa ha na-azọpụtakwa ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.