Native Bible

Psalms 145:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Olileanya ihe niile dị na gị, ị na-enye ha nri ha mgbe oge ya ruru.

Psalms 145:15 in English

Psalms 145:15 · Berean Standard Bible

The eyes of all look to You, and You give them their food in season.

Context

13Alaeze gị bụ alaeze na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, ọchịchị gị na-adịgidekwa site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. Onyenwe anyị na-emezu nkwa ya niile na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya. 14Onyenwe anyị na-ekulite ndị niile dara ada na-akwagide ndị niile dara mba. 15Olileanya ihe niile dị na gị, ị na-enye ha nri ha mgbe oge ya ruru. 16I na-asaghepụ aka gị na-emezu ọchịchọ ihe niile dị ndụ. 17Ụzọ Onyenwe anyị niile ziri ezi; ọ na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.