Native Bible

Psalms 145:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị na-anọ nso ndị niile na-akpọku ya, bụ ndị niile na-akpọku ya nʼeziokwu.

Psalms 145:18 in English

Psalms 145:18 · Berean Standard Bible

The LORD is near to all who call on Him, to all who call out to Him in truth.

Context

16I na-asaghepụ aka gị na-emezu ọchịchọ ihe niile dị ndụ. 17Ụzọ Onyenwe anyị niile ziri ezi; ọ na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya. 18Onyenwe anyị na-anọ nso ndị niile na-akpọku ya, bụ ndị niile na-akpọku ya nʼeziokwu. 19Ọ na-emezu ọchịchọ niile nke ndị na-atụ egwu ya; ọ na-anụ akwa ha na-azọpụtakwa ha. 20Onyenwe anyị na-echebe ndị niile hụrụ ya nʼanya, ma ọ ga-ala ndị ajọ omume niile nʼiyi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.