Abụ Ọma 145:20
Psalms 145:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị na-echebe ndị niile hụrụ ya nʼanya, ma ọ ga-ala ndị ajọ omume niile nʼiyi.
Psalms 145:20 in English
Psalms 145:20 · Berean Standard Bible
The LORD preserves all who love Him, but all the wicked He will destroy.
Context
18Onyenwe anyị na-anọ nso ndị niile na-akpọku ya,
bụ ndị niile na-akpọku ya nʼeziokwu. 19Ọ na-emezu ọchịchọ niile nke ndị na-atụ egwu ya;
ọ na-anụ akwa ha na-azọpụtakwa ha. 20Onyenwe anyị na-echebe ndị niile hụrụ ya nʼanya,
ma ọ ga-ala ndị ajọ omume niile nʼiyi. 21Ọnụ m ga-ekwupụta otuto Onyenwe anyị;
ka ihe niile e kere eke too aha nsọ ya
ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.