Abụ Ọma 140:7
Psalms 140:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị Onye nzọpụta m dị ike, ị na-ekpuchi isi m nʼụbọchị agha.
Psalms 140:7 in English
Psalms 140:7 · Berean Standard Bible
O GOD the Lord, the strength of my salvation, You shield my head in the day of battle.
Context
5Ndị mpako esielera m ọnya igbudu;
ha agbasaala ụgbụ ha na udo ha,
siekwara m ọnya dị iche iche nʼụzọ m na-aga. Sela 6A sịrị m Onyenwe anyị, “Gị onwe gị bụ Chineke m.”
Nụrụ, O Onyenwe anyị, olu arịrịọ m maka amara. 7Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị Onye nzọpụta m dị ike,
ị na-ekpuchi isi m nʼụbọchị agha. 8Ekwekwala ka ndị ajọ omume chọta ihe ha na-achọ, o Onyenwe anyị,
ekwekwala ka nzube ha mezuo. Sela 9Ndị niile gbara m gburugburu na-ebuli isi ha elu na nganga
ka ndụ ọjọọ nke egbugbere ọnụ ha rikpuo ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.