Abụ Ọma 140:8
Psalms 140:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ekwekwala ka ndị ajọ omume chọta ihe ha na-achọ, o Onyenwe anyị, ekwekwala ka nzube ha mezuo. Sela
Psalms 140:8 in English
Psalms 140:8 · Berean Standard Bible
Grant not, O LORD, the desires of the wicked; do not promote their evil plans, lest they be exalted. Selah
Context
6A sịrị m Onyenwe anyị, “Gị onwe gị bụ Chineke m.”
Nụrụ, O Onyenwe anyị, olu arịrịọ m maka amara. 7Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị Onye nzọpụta m dị ike,
ị na-ekpuchi isi m nʼụbọchị agha. 8Ekwekwala ka ndị ajọ omume chọta ihe ha na-achọ, o Onyenwe anyị,
ekwekwala ka nzube ha mezuo. Sela 9Ndị niile gbara m gburugburu na-ebuli isi ha elu na nganga
ka ndụ ọjọọ nke egbugbere ọnụ ha rikpuo ha. 10Ka icheku ọkụ na-ere ere dakwasị ha;
ka a tụba ha nʼime ọkụ na-ere ere,
nʼime olulu apịtị jupụtara, nke ha na-enweghị ike isite nʼime ya pụta ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.