Native Bible

Psalms 139:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ị maara ihe m gaje ikwu tupu m kwuo ya.

Psalms 139:4 in English

Psalms 139:4 · Berean Standard Bible

Even before a word is on my tongue, You know all about it, O LORD.

Context

2Ị maara mgbe m na-anọdụ ala na mgbe m na-eguzo ọtọ; site nʼebe dị anya, ị na-aghọta echiche obi m niile. 3Ị na-ahụzu ọpụpụ m na ndina ala m; ị mazukwara ụzọ m niile. 4O Onyenwe anyị, ị maara ihe m gaje ikwu tupu m kwuo ya. 5Ị na-anọ m nʼihu, ma na-esokwa m nʼazụ, ị tụkwasịla m aka gị. 6Ihe ọmụma dị otu a dị oke omimi nye m, ọ dịkwa elu apụghị m iru ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.