Native Bible

Psalms 139:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị maara mgbe m na-anọdụ ala na mgbe m na-eguzo ọtọ; site nʼebe dị anya, ị na-aghọta echiche obi m niile.

Psalms 139:2 in English

Psalms 139:2 · Berean Standard Bible

You know when I sit and when I rise; You understand my thoughts from afar.

Context

1O Onyenwe anyị, ị nyochaala m, ị makwaara m nke ọma 2Ị maara mgbe m na-anọdụ ala na mgbe m na-eguzo ọtọ; site nʼebe dị anya, ị na-aghọta echiche obi m niile. 3Ị na-ahụzu ọpụpụ m na ndina ala m; ị mazukwara ụzọ m niile. 4O Onyenwe anyị, ị maara ihe m gaje ikwu tupu m kwuo ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.