Native Bible

Psalms 139:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ị nyochaala m, ị makwaara m nke ọma

Psalms 139:1 in English

Psalms 139:1 · Berean Standard Bible

O LORD, You have searched me and known me.

Context

1O Onyenwe anyị, ị nyochaala m, ị makwaara m nke ọma 2Ị maara mgbe m na-anọdụ ala na mgbe m na-eguzo ọtọ; site nʼebe dị anya, ị na-aghọta echiche obi m niile. 3Ị na-ahụzu ọpụpụ m na ndina ala m; ị mazukwara ụzọ m niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.