Abụ Ọma 139:3
Psalms 139:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị na-ahụzu ọpụpụ m na ndina ala m; ị mazukwara ụzọ m niile.
Psalms 139:3 in English
Psalms 139:3 · Berean Standard Bible
You search out my path and my lying down; You are aware of all my ways.
Context
1O Onyenwe anyị, ị nyochaala m,
ị makwaara m nke ọma 2Ị maara mgbe m na-anọdụ ala na mgbe m na-eguzo ọtọ;
site nʼebe dị anya, ị na-aghọta echiche obi m niile. 3Ị na-ahụzu ọpụpụ m na ndina ala m;
ị mazukwara ụzọ m niile. 4O Onyenwe anyị, ị maara ihe m gaje ikwu
tupu m kwuo ya. 5Ị na-anọ m nʼihu, ma na-esokwa m nʼazụ,
ị tụkwasịla m aka gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.