Native Bible

Psalms 139:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị na-anọ m nʼihu, ma na-esokwa m nʼazụ, ị tụkwasịla m aka gị.

Psalms 139:5 in English

Psalms 139:5 · Berean Standard Bible

You hem me in behind and before; You have laid Your hand upon me.

Context

3Ị na-ahụzu ọpụpụ m na ndina ala m; ị mazukwara ụzọ m niile. 4O Onyenwe anyị, ị maara ihe m gaje ikwu tupu m kwuo ya. 5Ị na-anọ m nʼihu, ma na-esokwa m nʼazụ, ị tụkwasịla m aka gị. 6Ihe ọmụma dị otu a dị oke omimi nye m, ọ dịkwa elu apụghị m iru ya. 7Ebee ka m ga-ezo onwe m si otu a zonarị Mmụọ gị? Ebeekwa ka m pụrụ ịgbaga ka m si nʼihu gị zoo onwe m?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.