Abụ Ọma 139:6
Psalms 139:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe ọmụma dị otu a dị oke omimi nye m, ọ dịkwa elu apụghị m iru ya.
Psalms 139:6 in English
Psalms 139:6 · Berean Standard Bible
Such knowledge is too wonderful for me, too lofty for me to attain.
Context
4O Onyenwe anyị, ị maara ihe m gaje ikwu
tupu m kwuo ya. 5Ị na-anọ m nʼihu, ma na-esokwa m nʼazụ,
ị tụkwasịla m aka gị. 6Ihe ọmụma dị otu a dị oke omimi nye m,
ọ dịkwa elu apụghị m iru ya. 7Ebee ka m ga-ezo onwe m si otu a zonarị Mmụọ gị?
Ebeekwa ka m pụrụ ịgbaga ka m si nʼihu gị zoo onwe m? 8Ọ bụrụ na m arịgoro nʼeluigwe ị nọ nʼebe ahụ.
Ọ bụrụkwa na m arịda zoo onwe m nʼala mmụọ, ị nọkwa nʼebe ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.