Native Bible

Psalms 136:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Na Ọg eze Bashan, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Psalms 136:20 in English

Psalms 136:20 · Berean Standard Bible

and Og king of Bashan— His loving devotion endures forever.

Context

18O gbukwara ndị eze dị ike nke ukwuu, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 19O gburu Saịhọn eze ndị Amọrait, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 20Na Ọg eze Bashan, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 21Were ala ha nye dịka ihe nketa, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 22O nyere ohu ya Izrel ala ahụ ka ọ bụrụ ihe nketa ha, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.