Abụ Ọma 136:18
Psalms 136:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O gbukwara ndị eze dị ike nke ukwuu, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 136:18 in English
Psalms 136:18 · Berean Standard Bible
and slaughtered mighty kings— His loving devotion endures forever.
Context
16Keleenụ onye duuru ndị ya gafee ọzara,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 17Onye ahụ tigburu ndị eze dị ukwuu,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 18O gbukwara ndị eze dị ike nke ukwuu,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 19O gburu Saịhọn eze ndị Amọrait,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 20Na Ọg eze Bashan,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.