Native Bible

Psalms 136:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O gburu Saịhọn eze ndị Amọrait, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Psalms 136:19 in English

Psalms 136:19 · Berean Standard Bible

Sihon king of the Amorites His loving devotion endures forever.

Context

17Onye ahụ tigburu ndị eze dị ukwuu, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 18O gbukwara ndị eze dị ike nke ukwuu, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 19O gburu Saịhọn eze ndị Amọrait, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 20Na Ọg eze Bashan, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 21Were ala ha nye dịka ihe nketa, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.