Native Bible

Psalms 136:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Were ala ha nye dịka ihe nketa, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Psalms 136:21 in English

Psalms 136:21 · Berean Standard Bible

and He gave their land as an inheritance, His loving devotion endures forever.

Context

19O gburu Saịhọn eze ndị Amọrait, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 20Na Ọg eze Bashan, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 21Were ala ha nye dịka ihe nketa, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 22O nyere ohu ya Izrel ala ahụ ka ọ bụrụ ihe nketa ha, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 23Onye chetara anyị mgbe anyị na-adịghị ike, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.