Native Bible

Psalms 132:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

‘Bilie, Onyenwe anyị, bata nʼebe izuike gị, gị na igbe ọgbụgba ndụ nke ike gị.

Psalms 132:8 in English

Psalms 132:8 · Berean Standard Bible

Arise, O LORD, to Your resting place, You and the ark of Your strength.

Context

6Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼEfrata, anyị chọtara ya nʼubi niile nke Jearim. 7“Ka anyị gaa na-ebe obibi ya; ka anyị kpọọ isiala nʼebe ihe mgbakwasị ụkwụ ya. 8‘Bilie, Onyenwe anyị, bata nʼebe izuike gị, gị na igbe ọgbụgba ndụ nke ike gị. 9Ka ndị nchụaja gị yiri ezi omume gị dịka uwe; ka ndị gị kwesiri ntụkwasị obi bụọ abụ nʼihi ọṅụ.’ ” 10Nʼihi ohu gị, bụ Devid, agbakụtala onye gị e tere mmanụ azụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.