Abụ Ọma 132:10
Psalms 132:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi ohu gị, bụ Devid, agbakụtala onye gị e tere mmanụ azụ.
Psalms 132:10 in English
Psalms 132:10 · Berean Standard Bible
For the sake of Your servant David, do not reject Your anointed one.
Context
8‘Bilie, Onyenwe anyị, bata nʼebe izuike gị,
gị na igbe ọgbụgba ndụ nke ike gị. 9Ka ndị nchụaja gị yiri ezi omume gị dịka uwe;
ka ndị gị kwesiri ntụkwasị obi bụọ abụ nʼihi ọṅụ.’ ” 10Nʼihi ohu gị, bụ Devid,
agbakụtala onye gị e tere mmanụ azụ. 11Onyenwe anyị ṅụrụ Devid iyi nʼeziokwu,
bụ iyi nke ọ gaghị esi na ya laghachi azụ:
“Otu nʼime ụmụ gị,
ka m ga-eme ka ọ nọdụ nʼocheeze gị, 12ọ bụrụ na ụmụ ndị ikom gị edebe ọgbụgba ndụ m
na ụkpụrụ niile m kuziri ha,
mgbe ahụ ụmụ ha ga-anọdụ ala
nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.