Abụ Ọma 132:9
Psalms 132:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ndị nchụaja gị yiri ezi omume gị dịka uwe; ka ndị gị kwesiri ntụkwasị obi bụọ abụ nʼihi ọṅụ.’ ”
Psalms 132:9 in English
Psalms 132:9 · Berean Standard Bible
May Your priests be clothed with righteousness, and Your saints shout for joy.
Context
7“Ka anyị gaa na-ebe obibi ya;
ka anyị kpọọ isiala nʼebe ihe mgbakwasị ụkwụ ya. 8‘Bilie, Onyenwe anyị, bata nʼebe izuike gị,
gị na igbe ọgbụgba ndụ nke ike gị. 9Ka ndị nchụaja gị yiri ezi omume gị dịka uwe;
ka ndị gị kwesiri ntụkwasị obi bụọ abụ nʼihi ọṅụ.’ ” 10Nʼihi ohu gị, bụ Devid,
agbakụtala onye gị e tere mmanụ azụ. 11Onyenwe anyị ṅụrụ Devid iyi nʼeziokwu,
bụ iyi nke ọ gaghị esi na ya laghachi azụ:
“Otu nʼime ụmụ gị,
ka m ga-eme ka ọ nọdụ nʼocheeze gị,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.