Native Bible

Psalms 132:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼEfrata, anyị chọtara ya nʼubi niile nke Jearim.

Psalms 132:6 in English

Psalms 132:6 · Berean Standard Bible

We heard that the ark was in Ephrathah;* we found it in the fields of Jaar.

Context

4agaghị m arahụ ụra, egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra, 5tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ ebe obibi nye Onye dị ukwuu nke Jekọb.” 6Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼEfrata, anyị chọtara ya nʼubi niile nke Jearim. 7“Ka anyị gaa na-ebe obibi ya; ka anyị kpọọ isiala nʼebe ihe mgbakwasị ụkwụ ya. 8‘Bilie, Onyenwe anyị, bata nʼebe izuike gị, gị na igbe ọgbụgba ndụ nke ike gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.